Ọrụ Ndịozi 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe anyị bịarutere n’ebe anyị nọ na-ahụ agwaetiti Saịprọs,+ anyị gafeere ya n’akụkụ aka ekpe ma garuo Siria,+ wee kwụsị na Taya, n’ihi na n’ebe ahụ ka ụgbọ ahụ gaje ibutusị ibu o bu.+
3 Mgbe anyị bịarutere n’ebe anyị nọ na-ahụ agwaetiti Saịprọs,+ anyị gafeere ya n’akụkụ aka ekpe ma garuo Siria,+ wee kwụsị na Taya, n’ihi na n’ebe ahụ ka ụgbọ ahụ gaje ibutusị ibu o bu.+