Jọn 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ha ga-eme ihe ndị a n’ihi na ha amarabeghị Nna m ma ọ bụkwanụ mụ onwe m.+ Ọrụ Ndịozi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugbu a, ụmụnna m, amaara m na unu mere ya n’amaghị ama,+ dịkwa nnọọ ka ndị na-achị unu+ mere.