Ọrụ Ndịozi 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ndị Juu na-ekweghị ekwe kpasuru+ ndị mba ọzọ ma mee ka ha nwee obi ọjọọ n’ebe ụmụnna nọ.+ Ọrụ Ndịozi 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa wee rụgide ìgwè mmadụ ahụ,+ ha wee tụọ Pọl nkume ma dọkpụpụ ya n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+
19 Ma ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa wee rụgide ìgwè mmadụ ahụ,+ ha wee tụọ Pọl nkume ma dọkpụpụ ya n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+