Joel 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “M ga-emekwa ka e nwee ihe ebube n’eluigwe+ nakwa n’ụwa, ọbara na ọkụ na ogidi anwụrụ ọkụ.+