Joel 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke ga-akpọku aha Jehova ga-alanahụ;+ n’ihi na ndị gbapụrụ agbapụ ga-anọ n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru, nọrọkwa n’etiti ndị lanahụrụ alanahụ, bụ́ ndị Jehova na-akpọ.”+ Ndị Rom 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na “onye ọ bụla nke na-akpọku aha Jehova ka a ga-azọpụta.”+
32 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke ga-akpọku aha Jehova ga-alanahụ;+ n’ihi na ndị gbapụrụ agbapụ ga-anọ n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru, nọrọkwa n’etiti ndị lanahụrụ alanahụ, bụ́ ndị Jehova na-akpọ.”+