Jọn 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị onye napụrụ m ya, kama m na-atọgbọ ya n’onwe m. Enwere m ikike ịtọgbọ ya, enwekwara m ikike inweta ya ọzọ.+ Ọ bụ n’aka Nna m ka m natara iwu+ banyere nke a.”
18 Ọ dịghị onye napụrụ m ya, kama m na-atọgbọ ya n’onwe m. Enwere m ikike ịtọgbọ ya, enwekwara m ikike inweta ya ọzọ.+ Ọ bụ n’aka Nna m ka m natara iwu+ banyere nke a.”