Jọn 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (Jọn gbara àmà banyere ya, ee, o tiri mkpu n’ezie—ọ bụ ya kwuru ya—sị: “Onye na-abịa n’azụ m agafewo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.”)+ Jọn 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Onye a bụ onye ahụ m kwuru banyere ya, sị, Otu nwoke na-abịa n’azụ m, bụ́ onye gafeworo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.+
15 (Jọn gbara àmà banyere ya, ee, o tiri mkpu n’ezie—ọ bụ ya kwuru ya—sị: “Onye na-abịa n’azụ m agafewo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.”)+
30 Onye a bụ onye ahụ m kwuru banyere ya, sị, Otu nwoke na-abịa n’azụ m, bụ́ onye gafeworo n’ihu m, n’ihi na ọ dị adị tupu mụ onwe m.+