Ọrụ Ndịozi 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ha nọtụrụ ogologo oge na-ekwu okwu n’atụghị egwu site n’ikike Jehova, bụ́ onye gbara akaebe banyere okwu nke obiọma ya na-erughịrị mmadụ site n’inye ha ikike ime ihe ịrịba ama na ihe ebube.+
3 Ya mere, ha nọtụrụ ogologo oge na-ekwu okwu n’atụghị egwu site n’ikike Jehova, bụ́ onye gbara akaebe banyere okwu nke obiọma ya na-erughịrị mmadụ site n’inye ha ikike ime ihe ịrịba ama na ihe ebube.+