Matiu 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ihe niile ha na-agwa+ unu, meenụ ha, debekwanụ ha, kama unu emela ihe ha na-eme,+ n’ihi na ha na-ekwu ma ha adịghị eme.
3 Ya mere, ihe niile ha na-agwa+ unu, meenụ ha, debekwanụ ha, kama unu emela ihe ha na-eme,+ n’ihi na ha na-ekwu ma ha adịghị eme.