Ndị Galeshia 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụnna m, eji m ihe ndị mmadụ na-eme na-amara unu atụ: Ọ dịghị onye na-akagbu ọgbụgba ndụ e mere ka ọ dị irè, ọ dịghịkwa onye na-atụkwasị ya ihe,+ ọ bụ ezie na ọ bụ ọgbụgba ndụ nke mmadụ.
15 Ụmụnna m, eji m ihe ndị mmadụ na-eme na-amara unu atụ: Ọ dịghị onye na-akagbu ọgbụgba ndụ e mere ka ọ dị irè, ọ dịghịkwa onye na-atụkwasị ya ihe,+ ọ bụ ezie na ọ bụ ọgbụgba ndụ nke mmadụ.