Ilu 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ụkwụ ha na-agbaga naanị n’ihe ọjọọ,+ ọ na-adịkwa ha ngwa ngwa ịwụfu ọbara.+ Aịzaya 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụkwụ ha na-agbaba naanị n’ihe ọjọọ,+ ha na-emekwa ngwa ngwa ịwụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+ Echiche ha bụ echiche ọjọọ.+ Ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe mmadụ dịkwa n’okporo ụzọ ha.+
7 Ụkwụ ha na-agbaba naanị n’ihe ọjọọ,+ ha na-emekwa ngwa ngwa ịwụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+ Echiche ha bụ echiche ọjọọ.+ Ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe mmadụ dịkwa n’okporo ụzọ ha.+