Ekliziastis 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na e nweghị onye ezi omume n’ụwa nke na-eme naanị ezi ihe, nke na-adịghịkwa emehie.+ Ndị Rom 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ànyị ka ha mma?+ Ọ dịghị ma ọlị! N’ihi na anyị ekwuwo na mbụ na ndị Juu na ndị Grik nọcha n’okpuru mmehie;+
9 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ànyị ka ha mma?+ Ọ dịghị ma ọlị! N’ihi na anyị ekwuwo na mbụ na ndị Juu na ndị Grik nọcha n’okpuru mmehie;+