Jenesis 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+ Diuterọnọmi 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ ga-abụkwara anyị ezi omume+ ma ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu a dum n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị, dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.’+
4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+
25 Ọ ga-abụkwara anyị ezi omume+ ma ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu a dum n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị, dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.’+