Jenesis 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ebreham na Sera emewo agadi, ha agamiwokwa n’afọ ndụ.+ Sera adịkwaghị ahụ nsọ ya.+ Ndị Hibru 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụkwa okwukwe ka Sera+ ji nweta ike ịtụrụ ime mkpụrụ nke afọ, ọbụna mgbe ọ gafere oge ịmụ nwa,+ ebe o weere onye ahụ nke kwere nkwa n’onye kwesịrị ntụkwasị obi.+
11 Ọ bụkwa okwukwe ka Sera+ ji nweta ike ịtụrụ ime mkpụrụ nke afọ, ọbụna mgbe ọ gafere oge ịmụ nwa,+ ebe o weere onye ahụ nke kwere nkwa n’onye kwesịrị ntụkwasị obi.+