Ndị Rom 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ugbu a m na-enwekwaghị ókèala a na-akpabeghị aka n’ógbè ndị a, ebe ọ gụsiwokwara m agụụ ike ruo afọ ụfọdụ irute n’ebe unu nọ+
23 Ma ugbu a m na-enwekwaghị ókèala a na-akpabeghị aka n’ógbè ndị a, ebe ọ gụsiwokwara m agụụ ike ruo afọ ụfọdụ irute n’ebe unu nọ+