Hosia 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka ha dị ọtụtụ, otú ahụ ka ha na-emehie m.+ Ha ewerewo ihe ihere gbanwere otuto m.+ Hosia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ha onwe ha, dị ka mmadụ, emebiwo ọgbụgba ndụ m.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka ha ghọrọ m aghụghọ.+