2 Ndị Kọrịnt 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke nwekwara ike ime ka obiọma ya dum nke na-erughịrị mmadụ dị ukwuu n’ebe unu nọ, ka unu wee nwee ihe bara ụba maka ezi ọrụ niile,+ ebe unu nwere ihe zuuru unu mgbe niile n’ihe niile.
8 Chineke nwekwara ike ime ka obiọma ya dum nke na-erughịrị mmadụ dị ukwuu n’ebe unu nọ, ka unu wee nwee ihe bara ụba maka ezi ọrụ niile,+ ebe unu nwere ihe zuuru unu mgbe niile n’ihe niile.