Ndị Hibru 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na o kwesịrị ekwesị ka onye ahụ nke ihe niile dị n’ihi ya,+ onye ihe niile sikwa n’aka ya dịrị, mee ka Onye Nnọchiteanya Ukwu+ nke nzọpụta ha zuo okè site n’ịta ahụhụ,+ mgbe Ọ na-eme ka ọtụtụ ụmụ nwee ebube.+
10 N’ihi na o kwesịrị ekwesị ka onye ahụ nke ihe niile dị n’ihi ya,+ onye ihe niile sikwa n’aka ya dịrị, mee ka Onye Nnọchiteanya Ukwu+ nke nzọpụta ha zuo okè site n’ịta ahụhụ,+ mgbe Ọ na-eme ka ọtụtụ ụmụ nwee ebube.+