Jems 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+
4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+