Jọn 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+ Ndị Filipaị 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ma bụrụ onye mụ na ya dị n’otu. Nke a adabereghị n’ezi omume nke m, nke na-esi n’idebe iwu,+ kama n’okwukwe+ e nwere na Kraịst, bụ́ ezi omume nke si n’aka Chineke n’ihi okwukwe,+
36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+
9 ma bụrụ onye mụ na ya dị n’otu. Nke a adabereghị n’ezi omume nke m, nke na-esi n’idebe iwu,+ kama n’okwukwe+ e nwere na Kraịst, bụ́ ezi omume nke si n’aka Chineke n’ihi okwukwe,+