Ndị Rom 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+ Jems 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọchịchọ ahụ tụụrụ ime, ọ na-amụpụta mmehie;+ mgbe e mechara mmehie, ọ na-amụpụta ọnwụ.+
21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+