Abụ Ọma 51:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mụ onwe m maara mmebi iwu m,+Mmehie m dịkwa n’ihu m mgbe niile.+ Luk 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma onye ọnaụtụ ahụ guzo n’ebe dị anya, ọ chọghị ọbụna ileli anya ya lee eluigwe, kama ọ nọ na-eti aka n’obi,+ na-asị, ‘Chineke, meere mụ onwe m bụ́ onye mmehie amara.’+
13 Ma onye ọnaụtụ ahụ guzo n’ebe dị anya, ọ chọghị ọbụna ileli anya ya lee eluigwe, kama ọ nọ na-eti aka n’obi,+ na-asị, ‘Chineke, meere mụ onwe m bụ́ onye mmehie amara.’+