Jọn 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+
24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+