1 Timoti 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye ọ bụ uche ya ka a zọpụta+ ụdị mmadụ niile,+ ka ha nwetakwa ezi ihe ọmụma+ nke eziokwu.+