Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Matiu 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ebe Jizọs maara ihe ha na-eche,+ ọ sịrị: “Gịnị mere unu ji na-eche ihe dị njọ n’obi unu?+ Matiu 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na obi ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ ma ọlị, jiri ntị ha nụ ihe, jirikwa obi ha ghọta ihe ọ pụtara wee chigharịa, m wee gwọọ ha.’+ Luk 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma mgbe Jizọs chọpụtara ihe ha na-atụgharị n’uche, ọ zara ha, sị: “Gịnị ka unu na-atụle n’obi unu?+
5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
15 N’ihi na obi ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ ma ọlị, jiri ntị ha nụ ihe, jirikwa obi ha ghọta ihe ọ pụtara wee chigharịa, m wee gwọọ ha.’+
22 Ma mgbe Jizọs chọpụtara ihe ha na-atụgharị n’uche, ọ zara ha, sị: “Gịnị ka unu na-atụle n’obi unu?+