Matiu 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nzuzu na ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ ọlaedo ka ọ̀ bụ ụlọ nsọ ahụ nke mere ka ọlaedo ahụ dị nsọ?+ 2 Pita 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ezie na ha na-ekwe ha nkwa nnwere onwe,+ ha onwe ha bụ ndị ohu nke ire ure.+ N’ihi na onye ọ bụla nke onye ọzọ meriri bụ ohu onye ahụ.+
17 Ndị nzuzu na ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ ọlaedo ka ọ̀ bụ ụlọ nsọ ahụ nke mere ka ọlaedo ahụ dị nsọ?+
19 Ọ bụ ezie na ha na-ekwe ha nkwa nnwere onwe,+ ha onwe ha bụ ndị ohu nke ire ure.+ N’ihi na onye ọ bụla nke onye ọzọ meriri bụ ohu onye ahụ.+