Ndị Rom 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Anyị maara na Chineke mere ka ihe niile ọ na-eme+ na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ọdịmma nke ndị hụrụ Chineke n’anya, bụ́ ndị ahụ a kpọrọ dị ka nzube ya si dị;+ Ndị Hibru 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+
28 Anyị maara na Chineke mere ka ihe niile ọ na-eme+ na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ọdịmma nke ndị hụrụ Chineke n’anya, bụ́ ndị ahụ a kpọrọ dị ka nzube ya si dị;+
4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+