Diuterọnọmi 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ihe yiri anụ ọhịa ọ bụla nke nọ n’ụwa,+ ihe yiri anụ ufe ọ bụla nke nwere nku nke na-efe n’eluigwe,+ Ezikiel 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee banye hụ, ma, lee! ná mgbidi ahụ gbaa gburugburu, a tụrụ ụdị ihe ọ bụla na-anọchi anya ihe ndị na-akpụ akpụ+ na anụmanụ na-asọ oyi,+ na arụsị niile na-asọ oyi ka nsị, bụ́ ndị ụlọ Izrel mere.+
17 ihe yiri anụ ọhịa ọ bụla nke nọ n’ụwa,+ ihe yiri anụ ufe ọ bụla nke nwere nku nke na-efe n’eluigwe,+
10 M wee banye hụ, ma, lee! ná mgbidi ahụ gbaa gburugburu, a tụrụ ụdị ihe ọ bụla na-anọchi anya ihe ndị na-akpụ akpụ+ na anụmanụ na-asọ oyi,+ na arụsị niile na-asọ oyi ka nsị, bụ́ ndị ụlọ Izrel mere.+