Taịtọs 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Na-adụsikwa ụmụ okorobịa ọdụ ike ka ha nwee uche zuru okè,+ 1 Pita 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+
7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+