1 Timoti 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka a gụọ ndị okenye bụ́ ndị na-arụ ọrụ nlekọta+ n’ụzọ dị mma ná ndị ruru eru inweta nsọpụrụ okpukpu abụọ,+ karịsịa, ndị na-arụsi ọrụ ike n’ikwu okwu na izi ihe.+
17 Ka a gụọ ndị okenye bụ́ ndị na-arụ ọrụ nlekọta+ n’ụzọ dị mma ná ndị ruru eru inweta nsọpụrụ okpukpu abụọ,+ karịsịa, ndị na-arụsi ọrụ ike n’ikwu okwu na izi ihe.+