Jems 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+
9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+