Ilu 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Àjà ndị ajọ omume bụ ihe arụ,+ ma ya fọdụzie mgbe mmadụ na-eweta ya ma na-eme omume rụrụ arụ.+ Ndị Efesọs 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+
19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+