1 Ndị Kọrịnt 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ihe oriri agaghị eme ka anyị nweta ihu ọma Chineke;+ ọ bụrụ na anyị erighị ihe, anyị abụghị ndị na-erughị eru, ọ bụrụ na anyị erie ihe, ọ dịghịkwa uru ọ bụla anyị ritere.+
8 Ma ihe oriri agaghị eme ka anyị nweta ihu ọma Chineke;+ ọ bụrụ na anyị erighị ihe, anyị abụghị ndị na-erughị eru, ọ bụrụ na anyị erie ihe, ọ dịghịkwa uru ọ bụla anyị ritere.+