Ndị Rom 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 nke e mere ka ọ pụta ìhè+ ugbu a, nke e mekwara ka a mara n’etiti ndị mba ọzọ niile site n’amụma ndị dị n’Akwụkwọ Nsọ, dị ka ihe Chineke nke mgbe ebighị ebi nyere n’iwu si dị, iji kwalite nrubeisi site n’okwukwe;+
26 nke e mere ka ọ pụta ìhè+ ugbu a, nke e mekwara ka a mara n’etiti ndị mba ọzọ niile site n’amụma ndị dị n’Akwụkwọ Nsọ, dị ka ihe Chineke nke mgbe ebighị ebi nyere n’iwu si dị, iji kwalite nrubeisi site n’okwukwe;+