Diuterọnọmi 28:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 “Nwoke ọ bụla nke na-agbasighị ike, nke a zụtọkwara azụtọ n’etiti unu, ga na-ele+ nwanne ya nwoke na nwunye ya ọ hụrụ n’anya na ụmụ ya ndị fọrọ afọ, bụ́ ndị fọdụụrụ ya, anya ọjọọ, 2 Timoti 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị achọ inwe nkwekọrịta ọ bụla,+ ndị nkwutọ,+ ndị na-adịghị ejide onwe ha, ndị na-eme ihe ike,+ ndị na-adịghị ahụ ezi ihe n’anya,+
54 “Nwoke ọ bụla nke na-agbasighị ike, nke a zụtọkwara azụtọ n’etiti unu, ga na-ele+ nwanne ya nwoke na nwunye ya ọ hụrụ n’anya na ụmụ ya ndị fọrọ afọ, bụ́ ndị fọdụụrụ ya, anya ọjọọ,
3 ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị achọ inwe nkwekọrịta ọ bụla,+ ndị nkwutọ,+ ndị na-adịghị ejide onwe ha, ndị na-eme ihe ike,+ ndị na-adịghị ahụ ezi ihe n’anya,+