2 Ndị Kọrịnt 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye na-enweghị ezi uche. Unu manyere m+ ịdị otú ahụ, n’ihi na m kwesịrị ịbụ onye unu na-ekwu okwu ọma banyere ya. N’ihi na aghọghị m onye dị ala n’ebe ndịozi ọkasị mma+ unu nọ n’otu mkpụrụ ihe, a sịgodị na ọ dịghị ihe m bụ.+ Ndị Galeshia 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.
11 Aghọwo m onye na-enweghị ezi uche. Unu manyere m+ ịdị otú ahụ, n’ihi na m kwesịrị ịbụ onye unu na-ekwu okwu ọma banyere ya. N’ihi na aghọghị m onye dị ala n’ebe ndịozi ọkasị mma+ unu nọ n’otu mkpụrụ ihe, a sịgodị na ọ dịghị ihe m bụ.+
3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.