1 Ndị Kọrịnt 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihe m na-ekwu bụ na onye ọ bụla n’ime unu na-asị: “Abụ m nke Pọl,” “Ma abụ m nke Apọlọs,”+ “Ma abụ m nke Sifas,” “Ma abụ m nke Kraịst.”
12 Ihe m na-ekwu bụ na onye ọ bụla n’ime unu na-asị: “Abụ m nke Pọl,” “Ma abụ m nke Apọlọs,”+ “Ma abụ m nke Sifas,” “Ma abụ m nke Kraịst.”