Job 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ejidesiwo m ezi omume m aka ike, agaghịkwa m ahapụ ya;+Ọ dịghị ụbọchị ndụ m ọ bụla obi m ga-ata m ụta maka ya.+ Ọrụ Ndịozi 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Pọl legidere Sanhedrin anya, sị: “Ụmụnna m, eji m ezi akọ na uche zuru okè+ na-ebi ndụ n’ihu Chineke ruo taa.” Ọrụ Ndịozi 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ.
6 Ejidesiwo m ezi omume m aka ike, agaghịkwa m ahapụ ya;+Ọ dịghị ụbọchị ndụ m ọ bụla obi m ga-ata m ụta maka ya.+
23 Pọl legidere Sanhedrin anya, sị: “Ụmụnna m, eji m ezi akọ na uche zuru okè+ na-ebi ndụ n’ihu Chineke ruo taa.”
16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ.