9 dị ka ndị a na-amaghị ma anyị bụ ndị a maara,+ dị ka ndị na-anwụ anwụ, ma, lee! anyị dị ndụ,+ dị ka ndị a dọrọ aka ná ntị+ ma e nyefeghị anyị n’aka ọnwụ,+
9 Mgbe o meghere nke ise n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, ahụrụ m, n’okpuru ebe ịchụàjà ahụ,+ mkpụrụ obi+ nke ndị e gburu+ n’ihi okwu Chineke nakwa n’ihi ọrụ ịgba àmà+ ha nọ na-arụ.