Ndị Galeshia 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma n’ebe ndị ahụ nọ, bụ́ ndị yiri ka ọ̀ dị ihe ha bụ,+ n’eziokwu, n’echiche m, ndị ikom ahụ a ma ama agwaghị unu ihe ọhụrụ ọ bụla. Ee, achọghị m ịma ihe ọ bụla ha bụ n’oge gara aga,+ n’ihi na ihe Chineke na-ele abụghị otú mmadụ dị n’elu ahụ́.+
6 Ma n’ebe ndị ahụ nọ, bụ́ ndị yiri ka ọ̀ dị ihe ha bụ,+ n’eziokwu, n’echiche m, ndị ikom ahụ a ma ama agwaghị unu ihe ọhụrụ ọ bụla. Ee, achọghị m ịma ihe ọ bụla ha bụ n’oge gara aga,+ n’ihi na ihe Chineke na-ele abụghị otú mmadụ dị n’elu ahụ́.+