Ndị Rom 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ònye ga-ekewapụ anyị n’ịhụnanya nke Kraịst?+ Ọ̀ bụ ahụhụ, ka ọ̀ bụ nsogbu, ka ọ̀ bụ mkpagbu, ka ọ̀ bụ agụụ, ka ọ̀ bụ ịgba ọtọ, ka ọ̀ bụ ihe ize ndụ, ka ọ̀ bụ mma agha?+
35 Ònye ga-ekewapụ anyị n’ịhụnanya nke Kraịst?+ Ọ̀ bụ ahụhụ, ka ọ̀ bụ nsogbu, ka ọ̀ bụ mkpagbu, ka ọ̀ bụ agụụ, ka ọ̀ bụ ịgba ọtọ, ka ọ̀ bụ ihe ize ndụ, ka ọ̀ bụ mma agha?+