Ndị Galeshia 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi ya, Iwu ahụ aghọwo onye nduzi anyị nke na-eduru anyị gakwuru Kraịst,+ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe.
24 N’ihi ya, Iwu ahụ aghọwo onye nduzi anyị nke na-eduru anyị gakwuru Kraịst,+ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe.