2 Ndị Kọrịnt 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ, nọgidenụ bụrụ ndị a na-agbazi, ndị a na-akasi obi,+ ndị nwere otu uche,+ na-ebinụ n’udo;+ Chineke nke ịhụnanya na nke udo+ ga-anọnyekwara unu. Ndị Filipaị 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 meenụ ka ọṅụ m zuo ezu site n’inwe otu obi+ nakwa inwe otu ịhụnanya, bụrụ ndị e jikọrọ ná mkpụrụ obi, na-eburu otu echiche ahụ n’uche,+
11 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ, nọgidenụ bụrụ ndị a na-agbazi, ndị a na-akasi obi,+ ndị nwere otu uche,+ na-ebinụ n’udo;+ Chineke nke ịhụnanya na nke udo+ ga-anọnyekwara unu.
2 meenụ ka ọṅụ m zuo ezu site n’inwe otu obi+ nakwa inwe otu ịhụnanya, bụrụ ndị e jikọrọ ná mkpụrụ obi, na-eburu otu echiche ahụ n’uche,+