Ndị Hibru 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+ 1 Pita 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ bụrụkwa na o siiri onye ezi omume ike ịbụ onye a zọpụtara,+ olee ebe a ga-ahụ onye na-adịghị asọpụrụ Chineke na onye mmehie?”+
14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+
18 “Ọ bụrụkwa na o siiri onye ezi omume ike ịbụ onye a zọpụtara,+ olee ebe a ga-ahụ onye na-adịghị asọpụrụ Chineke na onye mmehie?”+