Ndị Rom 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ka Chineke onye na-enye ntachi obi na nkasi obi mee ka unu nwee n’etiti onwe unu ụdị echiche+ ahụ Kraịst Jizọs nwere, 2 Ndị Kọrịnt 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ, nọgidenụ bụrụ ndị a na-agbazi, ndị a na-akasi obi,+ ndị nwere otu uche,+ na-ebinụ n’udo;+ Chineke nke ịhụnanya na nke udo+ ga-anọnyekwara unu.
5 Ma ka Chineke onye na-enye ntachi obi na nkasi obi mee ka unu nwee n’etiti onwe unu ụdị echiche+ ahụ Kraịst Jizọs nwere,
11 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ, nọgidenụ bụrụ ndị a na-agbazi, ndị a na-akasi obi,+ ndị nwere otu uche,+ na-ebinụ n’udo;+ Chineke nke ịhụnanya na nke udo+ ga-anọnyekwara unu.