Ndị Rom 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na ọ bụrụ na anyị dị ndụ, anyị dị ndụ maka Jehova,+ ọ bụrụkwa na anyị nwụrụ anwụ, anyị nwụrụ maka Jehova.+ Ya mere, ma ànyị dị ndụ ma anyị nwụrụ anwụ, anyị bụ nke Jehova.+
8 n’ihi na ọ bụrụ na anyị dị ndụ, anyị dị ndụ maka Jehova,+ ọ bụrụkwa na anyị nwụrụ anwụ, anyị nwụrụ maka Jehova.+ Ya mere, ma ànyị dị ndụ ma anyị nwụrụ anwụ, anyị bụ nke Jehova.+