Ọrụ Ndịozi 17:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ọ bụ ya nyere anyị ndụ, meekwa ka anyị na-ejegharị, na-adị ndụ,+ ọbụna dị ka ụfọdụ ndị na-ede abụ uri+ n’etiti unu kwuru, ‘N’ihi na anyị bụkwa ndị ọ mụrụ.’ Ndị Rom 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na ihe niile si n’ebe ọ nọ, sitekwa n’aka ya, dịrịkwa n’ihi ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.
28 N’ihi na ọ bụ ya nyere anyị ndụ, meekwa ka anyị na-ejegharị, na-adị ndụ,+ ọbụna dị ka ụfọdụ ndị na-ede abụ uri+ n’etiti unu kwuru, ‘N’ihi na anyị bụkwa ndị ọ mụrụ.’
36 N’ihi na ihe niile si n’ebe ọ nọ, sitekwa n’aka ya, dịrịkwa n’ihi ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.