Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ Diuterọnọmi 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe,+ bụ́ eluigwe nke eluigwe, ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya.
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe,+ bụ́ eluigwe nke eluigwe, ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya.