1 Ndị Kọrịnt 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ gị, gị onye nwere ihe ọmụma, ka ị nọ na-eri nri n’ụlọ arụsị, ọ̀ bụ na a gaghị akpali akọ na uche onye ahụ na-adịghị ike nke ga-eme ka o rie ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà?+
10 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ gị, gị onye nwere ihe ọmụma, ka ị nọ na-eri nri n’ụlọ arụsị, ọ̀ bụ na a gaghị akpali akọ na uche onye ahụ na-adịghị ike nke ga-eme ka o rie ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà?+