Ndị Rom 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ọ bụrụ na ihe oriri na-eme ka nwanna m sụọ ngọngọ,+ m gaghị atakwa anụ ọzọ ma ọlị, ka m wee ghara ime ka nwanna m sụọ ngọngọ.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anyị adịghị eme ihe ịsụ ngọngọ n’ụzọ ọ bụla,+ ka e wee ghara ịhụta mmejọ n’ozi anyị;+
13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+
13 Ya mere, ọ bụrụ na ihe oriri na-eme ka nwanna m sụọ ngọngọ,+ m gaghị atakwa anụ ọzọ ma ọlị, ka m wee ghara ime ka nwanna m sụọ ngọngọ.+